Ta’if
Ta’if
Oge/afọ mmalite | 6. century |
---|---|
aha gọọmenti | الطائف |
akara ala | الطائف |
mba/obodo | Saudi Arabia |
isi obodo nke | Ta'if governorate |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ta'if governorate |
dị na mpaghara oge | East Africa Time, UTC+03:00 |
nhazi ọnọdụ | 21°16′0″N 40°25′0″E |
ihe omume dị ịrịba ama | Siege of Ta'if |
postal code | 21944 |
webụsaịtị | http://www.taifcity.gov.sa |
Ta’if (الطائف aṭ-Ṭā’if) bu ama ukwu nor na ama Mecca ime obodo Saudi Arabia na élú úgwu di ka 1,879 m (6, 160 ft) di na ákụkụ ebe Ugwu Ukwu Sarawat (Al-Sarawat Mountains), dàrà. O nwèrè madu rúrú 521,273 (shi nke ogùgù madu 2004). Ogẹ anwu mgbe owulà ochíchí Saudi na puzí okpo fufu nke Riyadh, lá Ta'if. Ama ukwu'á bu etítí íkú úbi na ama níle ngạ ó nọr maka grape na mmanu añu o né wefụtá.