Sylvia Brunlehner
Sylvia Brunlehner
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Kenya ![]() |
obodo maka egwuregwu | Kenya ![]() |
Aha enyere | Sylvia ![]() |
aha ezinụlọ ya | Brunlehner ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Febụwarị 1994 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Mombasa ![]() |
nwanne | Maria Brunlehner ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-egwu mmiri ![]() |
ụdị egwuregwu | igwu mmiri ![]() |
so na | 2014 Commonwealth Games, 2010 Commonwealth Games ![]() |
Sylvia Tanya Brunlehner bụ onye na-egwu mmiri nke nọchitere anya Kenya na nche mba ụwa dị iche iche.
Ọ nọchitere anya Kenya na mmemme ndị a:
- FINA World Championship: Roma 2009 (LC), Dubai 2010 (SC), Shanghai 2011 (LC), Istanbul 2012 (SC), [1] Barcelona 2013 (LC), [2] Windsor 2016 (SC)
- Egwuregwu Commonwealth: Delhi 2010, Glasgow 2014, Gold Coast 2018
- Egwuregwu Commonwealth ndị ntorobịa: Pune 2008 (LC)
- Egwuregwu Olympic ndị ntorobịa: Singapore 2010 (LC) [3]
- Egwuregwu ndị Africa niile: Algeria 2007 (LC), Mozambique 2011 (LC) Rabat 2019 (LC)
- Asọmpi Afrịka: South Africa 2008 (LC), Morocco 2010 (LC)
- Asọmpi ndị ntorobịa nke Africa: Mauritius 2010 (LC)
- Egwuregwu ndị ntorobịa Afrịka: Morocco 2010 (LC)
- ITU Triathlon: Mauritius 2005, [4] Zimbabwe 2010
Edensibia
dezieAfrica niile: Algeria 2007 (LC), Mozambique
- ↑ Abuga. "Kenyan swimmers set for FINA Championships in Turkey", MICHEZOAFRIKA Mobile, 12 June 2012.
- ↑ "Kenya's Sylvia Brunlehner, right, Syria's Bayan Jumah, left, finish a Women's 50m freestyle heat at the FINA Swimming World Championships in Barcelona, Spain, Saturday, Aug. 3, 2013.", Vancouver Sun, 3 August 2013.
- ↑ Watta. "kenyan swimmers target semis at the games", Sports News Arena, 15 August 2010.
- ↑ Genga. "Kenya's swimming champion", Standard Digital, 9 February 2011.