Sylvia Bambala Chalikosa
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zambia |
aha enyere | Sylvia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Maachị 1964 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, accountant |
Ọkwá o ji | Minister - Office of the Vice President, Member of the National Assembly of Zambia |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Patriotic Front |
kọwara na URL | http://www.parliament.gov.zm/node/5699 |
Sylvia Bambala Chalikosa (amụrụ na 29 Machị na afo 1964) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia, onye otu Patriotic Front . Ọ bụ onye omeiwu maka Mpika Central constituency ma ọ bụ Minista na-ahụ maka ọrụ na ngwongwo ugbu a.[1][2][3][4]
Ọrụ
dezieChalikosa rụrụ ọrụ dị ka onye na-ahụ maka ego na SawPower Company Limited. N'abalị iri na otu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2016, a họpụtara ya dị ka onye otu Patriotic Front (PF) ka ọ sọọ mpi maka oche na National Assembly of Zambia ma nọchite anya mpaghara Mpika Central. Mgbe ọ ghọsịrị onye otu Kọmitii Nchebe Mba na Kọmitii Mmekọrịta Mba Ọzọ nke Nzukọ Mba, Onye isi ala Edgar Lungu họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi ala ya n'ọnwa Ọktoba na afo 2016 wee weghara ọkwa Minista maka osote onye isi ala Inonge Wina.[1][5] N'afọ 2019, onye isi ala Edgar Chagwa Lungu wegara ya n'ọfịs nke Ministry of Works and Supply.[6][7]
Ebemsidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 Sylvia Bambala Chalikosa. National Assembly of Zambia. Retrieved on 2019-12-08."Sylvia Bambala Chalikosa". National Assembly of Zambia. Retrieved 2019-12-08.
{{cite web}}
: CS1 maint: url-status (link) - ↑ étrangères. Composition du gouvernement (fr). France Diplomatie : : Ministère de l'Europe et des Affaires étrangères. Retrieved on 2019-12-08.
- ↑ Editor (2019-12-07). Zambia : Zambia engages a Germany firm to help with the printing of ballot papers for the 2021 general elections (en-GB). Lusaka Times. Retrieved on 2019-12-08.
- ↑ Eswatini (2019-12-07). Zambia engages a Germany firm to help with the printing of ballot papers for the 2021 general elections (en-US). World's Breaking News Portal | USFNEWS |. Archived from the original on 2019-12-08. Retrieved on 2019-12-08.
- ↑ PRESIDENT LUNGU WARNS AGAINST CORRUPTION (en). Archived from the original on 2019-12-08. Retrieved on 2019-12-08.
- ↑ News:PRESIDENT EDGAR LUNGU MAKES MINISTERIAL CHANGES. (en-GB). onelovezambia.com. Archived from the original on 2019-12-08. Retrieved on 2019-12-08.
- ↑ PRESIDENT LUNGU MAKES CABINET RESHUFFLES. Ministry of Local Government - Zambia (2019-08-15). Retrieved on 2019-12-08.