Sylvanus Ngele
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Sylvanus Ngele
Akụkụ nke | Nigerian senators of the 4th National Assembly |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ebonyi |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
A họpụtara Sylvanus Ngiji Ngele ka ọ bụrụ Sịnatọ maka mpaghara Ebonyi North nke Ebonyi Steetị, Nigeria na mbido Republic nke anọ (4th Republic) nke Naịjirịa, na-agba ọsọ na ikpo okwu People's Democratic Party (PDP). Ọ malitere ọrụ na abalị abụọ na ọnwa ise afọ otu puku, narị iteolu na iri iteolu na iteolu (29 Mee 1999).[1]
Mgbe ọ nọsịrị n'oche ya na Sịnatị, a họpụtara ya ka ọ bụrụ kọmitii na-ahụ maka ụkpụrụ omume, nchekwa na ọgụgụ isi (onye isi oche), gburugburu ebe obibi na ahụike.[2]
Hụkwa
dezie- Ndepụta ndị si Ebonyi Steeti
Ebemsidee
dezie- ↑ FEDERAL REPUBLIC OF NIGERIA LEGISLATIVE ELECTION OF 20 FEBRUARY AND 7 MARCH 1999. Psephos. Retrieved on 2010-06-22.
- ↑ Congressional Committees. Nigeria Congress. Archived from the original on 2009-11-18. Retrieved on 2010-06-22.