Suzanne Urverg-Ratsimamanga
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Madagascar, France |
aha enyere | Suzanne |
aha ezinụlọ ya | Urverg, Ratsimamanga |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Jụn 1928 |
Ebe ọmụmụ | Paris |
Ụbọchị ọnwụ ya | 29 Jenụwarị 2016 |
Ebe ọ nwụrụ | Paris |
Ebe olili | Cimetière parisien de Bagneux |
Dị/nwunye | Albert Rakoto Ratsimamanga |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | biochemist, research fellow |
ebe agụmakwụkwọ | Science Faculty of Paris |
agbụrụ | Ashkenazi Jews |
Ihe nrite | Fellow of the African Academy of Sciences, Knight of the Legion of Honour, National Order of Madagascar |
Suzanne Urverg-Ratsimamanga (18 Jun 1928 - 16 Maachị 2016) bụ nwanyị dibia bekee gụrụ biochemistry bụ onye French- Malagasy Ashkenazi Juu.[1] Ọ lụrụ Albert Rakoto Ratsimamanga, onye ya na ya hiwere Templeeti:Ill.
Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ Ya
dezieA mụrụ Suzanne na Paris, France, na 18 Jun 1928.[2] Ọ nwetara nzere B.Sc ya n'afọ 1953, Dọkịta nke Ọgwụ n'afọ 1954, na nzere Diploma na M.Sc ya n'isi ọmụmụ Industrial Hygiene and Medicine n'afọ 1955, ha niile sitere na Mahadum Paris.[3]
Ọrụ na Ime Nnyocha Ya
dezieSuzanne lụrụ Albert Rakoto Ratsimamanga kemgbe 23 Maachị 1963, ma bụrụkwa onye ọrụ sayensị ya na ya na-arukọ kacha nọrọ ya nso.[4][5] Ha gbakọrọ aka ọnụ hiwe Templeeti:Ill (IMRA) n'afọ 1957 (bụzi Albert na Suzanne Rakoto Ratsimamanga Foundation taa).[6][7] Ọ bụụrụ Onye isi oche IMRA na Okammụta n'ọmụmụ Ọgwụ.[8] IMRA lekwasịrị anya na Phytotherapy iji osisi ndị dị na gburugburu ebe obibi na usoro ọdịnala agwọ ọrịa, ya bụ, usoro pharmacopoeia n'ụdị omenala.[9][10] IMRA mechara menwuo iji osisi Syzygium cumini dịka ihe na-egbochi ọrịa shuga, [11] na imepụta ọgwụ ndị ọzọ eji emegide ọrịa ịba,[12][13] ekpenta, asthma, lithiasis, ọbara mgbali elu, hepatitis na ọnọdụ ndị ọzọ a na-ahụkarị.[14][15][16] Nke a ehiela IMRA aja n'ukwu dịka ebe nnyocha;[17][18] Otu ọ dị, aha IMRA bụcha ihe ndị ọzọ ma ewepụ imebi emebi n'ihi esemokwu Covid-Organics.[19][20]
Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya
dezieE mere ya onye Knight nke Legion of Honour na 12 Julaị 1996,[21] onye òtù The World Academy of Sciences (1989),[22] na African Academy of Sciences (1987).[23] Ọ bụ onye isi oche kọmitii sayensị na African Academy of Sciences n'afọ 1992.[24] Enyere ya ihe nrite National Order of Malagasy.[2]
Ọnwụ Ya
dezieSuzanne nwụrụ na 16 Maachị 2016 e wee lie ya na Cimetière Parisien de Bagneux.[25]
Hụkwa
dezieEdensibia
dezie- ↑ /index_harmattan.asp?navig=catalogue&obj=livre&no=41538 DE LA POUSSIÈRE À L'ÉTOILE - Itinéraire d'une scientifique Suzanne Ratsimamanga, Hai Viet Ho - livre, ebook, epub (fr).
- ↑ 2.0 2.1 (1991) Ratsimamanga%22+-wikipedia Profile of African Scientists (in en). African Academy of Sciences. ISBN 978-9966-831-07-1.
- ↑ (1991) Profiles of African Scientists. ISBN 978- 9966-831-07-1.
- ↑ (1999-02-01) "Criblage d'extraits de plantes de Madagascar pour recherche d'activité antipalque d'effet potentialisateur de la chloroquine". Journal of Ethnopharmacology. DOI:10.1016/S0378-8741(98)00114-7. ISSN 0378-8741.
- ↑ "{{{title}}}". Phytotherapy Research. DOI:10.1002/ptr.2650050109. ISSN 0951-418X.
- ↑ Madagascar na-akwali ahịhịa ahịhịa a na-anwalebeghị ule. ọgwụgwọ coronavirus na ndị agbata obi ya (en-US) (2020-05-14).
- ↑ [Tribune Artemisia et plantes médicinales : le «Covid-Organics», symbole de la recherche malgache – Jeune Afrique] (fr-FR).
- ↑ (1992) books?id=aewrAQAAMAAJ&q=%22Albert+Rakoto+Ratsimamanga%22+-wikipedia Profiles of African Scientific Institutions (in en). ISBN 978-91966-83 -11-8.
- ↑ Templeeti:Kpọtụrụ akwụkwọ
- ↑ Templeeti:Kpọtụrụ akwụkwọ
- ↑ (2001) Official Gazette of the United States Patent and Trademark Office: Patents (in en). U.S. Department of Commerce, Patent and Trademark Office.
- ↑ {{Cite journal | ikpeazụ1=Rafatro |first1=Herintsoa | ikpeazụ2=Ramanitrahasimbola |first2=David |last3=Rasoanaivo |first3=Philippe |last4=Ratsimamanga-Urverg |first4=Suzanne |last5=Ratsimafir | Albert | ikpeazụ6=Frappier |first6=François | ụbọchị = 2000-05-01 | aha = Mweghachi omume nke chemosensitizer malagashanine na-emekarị na Plasmodium ịba |url=https://www.sciencedirect.com/science/article/pii/ S0006295299004001 |journal=Biochemical Pharmacology |language=en |olu=59 | mbipụta=9 | ibe=1053–1061 |doi=10.1016/S0006-2952(99)00400-1 |pmid=105}
- ↑ (1992-09-01) "Ogwu ogwu eji agwọ iba na Madagascar". Journal of Ethnopharmacology. DOI:10.1016/0378-8741(92)90070-8. ISSN 0378-8741. PMID 1434686.
- ↑ Phytotherapy in the Management of Diabetes and Hypertension (in en). Bentham Science Publishers. ISBN 978-1-68108-161-8.
- ↑ Templeeti:Cite akwụkwọ
- ↑ Albert Rakoto Ratsimamanga Inventions, Patents and Patent Application - Justia Patent Chọọ.
- ↑ "{{{title}}}". ISSN 1472-698X. PMID 21144080.
- ↑ org/sites/default/files/twas_packard_imra.pdf IMRA - TWAS.
- ↑ Templeeti:Cite webụ
- ↑ Albert Rakoto Ratsimamanga : un nom digne de confiance aujourd'hui associé au Covid organics - Détours Voyages Madagascar.
- ↑ ORDRE DE LA LEGION D'HONNEUR Décret du 12 juillet 1996 portant promotion et nomination.
- ↑ Urverg Ratsimamanga, Suzanne.
- ↑ Ratsimamanga Susan U. | AAS. Archived from the original on 2022-11-17. Retrieved on 2023-12-23.
- ↑ (1992) 22Suzanne+Urverg-Ratsimamanga%22+-wikipedia Profiles of African Scientific Institutions. ISBN 978-9966-831-11-8.
- ↑ /suzanne-urverg-ratsimamanga/1713950 Suzanne URVERG-RATSIMAMANGA.