Sushil Biswas bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si West Bengal nke All India Trinamool Congress. Ọ bụ onye omebe iwu nke West Bengal Legislative Assembly.

Sushil Biswas
Personal details
Political partyAll India Trinamool Congress (2006-2014)
Communist Party of India (1991-2006)

Akụkọ ndụ

dezie

Biswas bụ onye nkuzi ụlọ akwụkwọ praịmarị.[1] A họpụtara ya dị ka onye omebe iwu nke West Bengal Legislative Assembly dị ka onye ndoro-ndoro ochichi CPM sitere na Krishnahanj na 1992.[2] A họpụtakwara ya na mpaghara ntuliaka a na 1996 na 2001.[3][4] Mgbe e mesịrị, ọ sonyeere Trinamool Congress. A họpụtara ya site na mpaghara a dị ka onye ndoro-ndoro ochichi Trinamool Congress na 2011.[1]

Biswas nwụrụ na 21 Ọktoba 2014. [2][3]

Ebem si dee

dezie
  1. General Elections, India, 2011, to the Legislative Assembly of West Bengal. Constituency-wise Data. Election Commission. Retrieved on 2 August 2014.
  2. TMC wins Bongaon LS seat, state ruling parties triumph in bypolls. Hindustan Times (17 February 2015). Retrieved on 13 January 2020.
  3. Trinamool Congress wins in both Bongaon Lok Sabha seat and Krishnaganj assembly seat. India Today (18 February 2015). Retrieved on 13 January 2020.