Susan Kigula (amụrụ n'afọ 1980) bụ onye na-eme mgbanwe n'ụlọ mkpọrọ na Ugandan. Ikpe ya (Susan Kigula na 416 Ndị Ọzọ vs Attorney General, 2009) mere ka mgbanwe dị na iwu Uganda gbasara ntaramahụhụ ọnwụ.

Ihe ndị mere n'oge gara aga dezie

A mụrụ ya na mpaghara Masaka ma na-arụ ọrụ na obere ụlọ ahịa onyinye na Kampala Uganda . [1]

A tụrụ Kigula mkpọrọ n'afọ 2000. Ya na odibo ya Nansamba Patience, e boro ya ebubo igbu onye mmekọ ya, Constantine Sseremba. Ikpe ụlọ ikpe ahụ dabere na akaebe nke nwa ya nwoke dị afọ atọ. N'afọ 2009, a mara ya ikpe ọnwụ site n'ịkwụgbu ya.[2]

Kigula mara ikpe ọnwụ aka n'Ụlọikpe Kasị Elu nke Uganda, nke mere ka mgbanwe dị na iwu Uganda gbasara ntaramahụhụ ọnwụ. Mgbanwe abụọ bụ isi bụ: ikpe ọnwụ abụghịzi iwu na ikpe igbu ọchụ, a ga-agbanwekwa ikpe ọnwụ ka ọ bụrụ Mkpọrọ ndụ ma ọ bụrụ na emeghị ogbugbu ahụ n'ime afọ atọ nke ikpe. N'ihi mgbanwe ndị a, a kagbuola ikpe Ọnwụ nke ihe dị ka ndị mkpọrọ 180 nọ n'ọnụ ọnwụ.[3][4]

N'ọnwa Nọvemba afọ 2011, mgbe a na-ekpe ikpe ọzọ, e belatara ikpe Kigula ruo afọ iri abụọ n'ụlọ mkpọrọ.[5] Ọ malitere ịmụ maka nzere iwu, nke ọ gụsịrị na 2018. [6]

A tọhapụrụ Kigula n'ụlọ mkpọrọ n'afọ 2016. Ọ na-ekwusi ike na aka ya dị ọcha n'ihe gbasara ogbugbu Sseremba.[2]

Edensibia dezie

  1. "Susan Kigula: The woman who freed herself and hundreds from death row", BBC News, 2018-04-12. Retrieved on 2021-04-10. (in en-GB)
  2. 2.0 2.1 Mohan. Susan Kigula: The woman who freed herself and hundreds from death row. BBC News. BBC. Retrieved on 31 July 2018.
  3. Okafor. Susan Kigula- Once Condemned, Now a Beacon of Hope for Many. Konnect Africa. Retrieved on 31 July 2018.
  4. Kigula's death sentence reduced to imprisonment. New Vision. Retrieved on 31 July 2018.
  5. Banning. Death Sentence in Uganda: the case of Susan Kigula. Jan Banning. Archived from the original on 31 July 2018. Retrieved on 31 July 2018.
  6. Former death row prisoner graduates with law degree. BBC News. BBC. Retrieved on 31 July 2018.

.[1]

[2]

  1. Banning. Death Sentence in Uganda: the case of Susan Kigula. Jan Banning. Archived from the original on 31 July 2018. Retrieved on 31 July 2018.
  2. Former death row prisoner graduates with law degree. BBC News. BBC. Retrieved on 31 July 2018.