Susan Ideh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoSusan Funaya Ideh Dezie
Aha enyereSusan, Funaya Dezie
aha ezinụlọ yaIdeh Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Mee 1987 Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaSpanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu badminton Dezie
ụdị egwuregwubadminton Dezie
Ihe nriteAfrican Games champion Dezie

Susan Funaya Ideh (amụrụ 5 May 1987) bụ onye egwuregwu nke badminton si Naijiria.[1] Ọ zọrọ asọmpi egwuregwu obodo niile nke 2010 na New Delhi, India.[2] Na 2015, ọ meriri ọla edo na Egwuregwu mba Afrika niile na Maputo, Mozambiue.[3]

Mmezu dezie

Egwuregwu niile nke mba Africa dezie

Naanị otu nwaanyị

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2011 Escola Josina Machel, Maputo, Mozambique Grace Gabriel 21–16, 21–19 Ọla edo

Ngwakọta nwaanyị abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2007 Salle OMS El Biar,

Algiers, Algeria

Grace Daniel Michelle Edwards

Chantal Botts
12–21, 21–9, 20–22 Ọla ọcha
2003 Indoor Sports Halls National Stadium,

Abuja, Nigeria

Grace Daniel Michelle Edwards


Chantal Botts

Ọla ọcha

Ngwakọta mmadu abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2003 Indoor Sports Halls National Stadium,

Abuja, Nigeria

Abimbola Odejoke South-Afrika

Ọla nchara

Naanị otu nwaanyị

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2012 Arat Kilo Hall, Addis Ababa, Ethiopia Fatima Azeez 16–21, 11–21 Ọla nchara
2011 Marrakesh, Morocco Stacey Doubell 21–17, 18–21, 13–21 Ọla nchara
2009 Nairobi, Kenya Juliette Ah-Wan 17–21, 21–17, 12–21 Ọla nchara
2004 Beau Bassin-Rose Hill, Mauritius Chantal Botts 9–11, 0–11 Ọla nchara

Ngwakọta nwaanyị abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2012 Arat Kilo Hall, Addis Ababa, Ethiopia Grace Daniel Annari Viljoen

Michelle Edwards
16–21, 19–21 Ọla ọcha
2011 Marrakesh, Morocco Maria Braimoh Annari Viljoen

Michelle Edwards
9–21, 16–21 Ọla ọcha
2010 Kampala, Uganda Maria Braimoh Annari Viljoen

Michelle Edwards
6–21, 6–21 Ọla ọcha

Ngwakọta mmadu abụọ

Afọ Ebe Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2012 Arat Kilo Hall, Addis Ababa, Ethiopia Ola Fagbemi Dorian James

Michelle Edwards
18–21, 17–21 Ọla nchara

Asọmpi BWF dezie

Naanị otu nwaanyị

Afọ Asọmpi Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2009 Kenya International Dina Nagy 8–21, 16–21 Onye osote

Ngwakọta nwaanyị abụọ

Afọ Asọmpi Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2010 Kenya International Maria Braimoh Annari Viljoen

Michelle Edwards
10–21, 21–12, 10–21 Onye osote
2009 Mauritius International Juliette Ah-Wan Shama Aboobakar

Amrita Sawaram
21–18, 21–17 Onye mmeri

Ngwakọta mmadu abụọ

Afọ Asọmpi Onye Mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2015 Nigeria International Olorunfemi Elewa Daniel Sam

Gifty Mensah
21–19, 21–17 Onye mmeri
2014 Nigeria International Jinkan Ifraimu Ola Fagbemi

Dorcas Ajoke Adesokan
8–11, 11–4, 7–11, 11–10, 11–8 Onye mmeri
2011 Botswana International Ola Fagbemi Dorian James

Michelle Edwards
16–21, 21–11, 19–21 Onye osote
2010 Kenya International Jinkan Ifraimu Wiaan Viljoen

Annari Viljoen
12–21, 10–21 Onye osote
     BWF International Challenge tournament
     BWF International Series tournament
     BWF Future Series tournament

Ebe m si dee dezie

  1. Players: Susan Ideh. Badminton World Federation. Retrieved on 2 December 2016.
  2. Ideh Susan. New Delhi 2010. Retrieved on 2 December 2016.
  3. "Diários dos X Jogos Africanos: África do Sul e Nigéria repartem Ouro do Badminton", @Verdade. Retrieved on 15 January 2018. (in pt)

Njikọ dị na mpụga dezie

  • Susan Ideh at BWF.tournamentsoftware.com