Sunny Ofehe

Nigerian politician and environmental activist

Sunny Ofehe (amuru na 1 February 1972) bu onye na-akwado ikike gburugburu ebe obibi na Naigeria. Ofehe na-ama aka maka mmeto gburugburu ebe obibi na mpaghara Mba Mmiri nke Naigeria nke nwere mmano. O bu onye Oghara-Iyede.