Sukra Munda bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India sitere na steeti West Bengal. Ọ bụ onye otu ọgbakọ omebe iwu West Bengal.[1] Ọ nọchitere anya mpaghara Nagrakata na mpaghara Jalpaiguri mgbe ọ meriri ntuli aka ndị omebe iwu West Bengal nke 2016.[2] [3] Ọ gbara arụkwaghịm na pati ahụ na 19 Disemba 2020 wee sonye na Bharatiya Janata Party. [1][2]

Sukra Munda
Member of the West Bengal Legislative Assembly
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Succeeded byPuna Bhengra
ConstituencyNagrakata
Personal details
Political partyBharatiya Janata Party (2020-present)

Ihe odide

dezie
  1. Live updates: You will be left alone by the time polls come, Shah tells Mamata. The Times of India.
  2. Suvendu Adhikari ends all speculation, joins BJP, delivers jolt to Mamata and TMC. India Today. Retrieved on 19 December 2020.