Sujit Bose (onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị)
Sujit Bose bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke na-eje ozi dị ka onye minista na gọọmentị West Bengal[1] yana kwa onye otu ọgbakọ omebe iwu sitere na Bidhannagar.[2] [3] Ọ so na All India Trinamool Congress. [citation needed]
Sujit Bose |
---|