Stella Omu

Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Stella Omu
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 4th National Assembly Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereStella Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Disemba 1946 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Ha muru Stella Omu (na afor 1946, na onwa Dizemba, mkpuru ubochi iri abuo na abuo). Obu nwanyi noo na odorodoro ochichi na obodo Nigerian. Ha hopu tara ya si te na otu People's Democratic Party (PDP) dika ndi omebe ihu obodo na 1999 na Delta South konstituenci di na obodo Delta State.[1]

Nko wa Stella Omu dezie

Omu bu onye Isoko.[2] Ha mu ya na afor 1946, na onwa Dizemba, mkpuru ubochi iri abuo na abuo.[3] Di ya bu onye lugo olu army na mbu dika ochiagha Paul Omu, onye bu gbu isi obodo South-Eastern State, Nigeria. Nwanyi a umu umuwanyi ato na umu nwoke ato. Nwanyi a bu gbu onye na eso te onye isi uno olu ndi Immigration nke ha na kpor Komptroller jeneral na Naijiriya. Stella Omu ru chara oru na olu oyibo na

olu olulu na Senate dezie

Ha hopu tara Omu Stella si te na otu PDP na 1999 na  Delta South Konstituency. Ha hopu tara ka obulu chief whip na Senate ya na onye isi nke abuo na Senate komiti na hu maka National Planning ya na ihe gbasitara umu wanyi na ndi ntorobia .[4] Na onwa ise, nke afor 2001, Omu goro ebubo izu ego Naijiriya eboro ya, mgbe Anyim Pius Anyim bu onye isi senate. Osi na obughi eziokwu, na ndi na enyocha ka esi me ego kwesi ifu ka ego si ga..[5]

Na onwa November, na afor 2001, Omu nwete leta ha zoro ihe di ka powda ndi ocha na kpo antrax. Mana oburo so nwayia nwe tere letaa, ndi ozo no na senate nwete kwa leta nke ha. Letaa bu akara ndi ministry na hu maka nzuko rita ozi.  Ndi ochichi National assembly abia tiemkpu maka ha ma na antrax bu ihe terorizm. Ha choputara Leta ha chi anthrax na obodo United States ka onwa Septemba 2001 ga cha.  Na afor 2002 mgbe uno ikpe kacha enu kpe chara na National Assembly eweghi ume igwa goment nke obodoihe ha ga eme. Maka ihe uno ikpe kacha enu kpe, Omu abia si ka ha bido usoro iji deziaria 1999 konstitution.[6]

Na onwa August, na afor 2002 ndi Senator atusa sira obi na Omu Stella maka mmekorita ya na onye is ala bu Olusegun Obasanjo maka ife okwu gbasara Electoral Bill 2002 ha na eche ime hachi.[7] Mgbe onwa ha lu Omu Stella etiye akwukwo na odialuzi.[8] Omu kwesi ikwado ndorondor ndoputa na isi te na otu People's Democratic Party (PDP) na 2003, mana oda ndorondor inachi. James Manager, bugbu komisiona na fu maka olu na mgbe  James Ibori bu onye isi ala Delta State.[9]

Later career dezie

Na onwa nka Ogust, na afor 2003, ogwara ndi nta akiko ka ndi ni le na ewe iwe na Warri butue iwe, maka Ijaw na itsekiri bu umu nne, h’ekwela ka odi iche na ndorodoro ochichi na aku akpata bute nkewa na etiti ha. [14] Na onwa nke Dizemba, na afor 2005 emere ya oye isi Presidential Komiti tinyere anya na nkuwa uno nga di na Port Harcourt. [15] Na onwa Septemba, na afor 2008 ha mere ya onye otu Niger Delta Teknikal Komiti.[16][10]

References dezie

  1. Waheed Odusile, Ufot Essien, Kola Ologbondiyan, Oma Djebah and Chris Nwachuku (2001-11-10). PDP's Men of Power. ThisDay. Archived from the original on 2005-12-02. Retrieved on 2010-02-27.CS1 maint: Multiple names: authors list (link)
  2. Eddy Odivwri (2003-01-18). Delta Senatorial Contest: The Actors, the Props. ThisDay. Archived from the original on 2004-12-27. Retrieved on 2010-02-27.
  3. Sherrif Balogun (2006-02-15). For Omu, How Does Life Feel at 60?. ThisDay. Archived from the original on 2006-06-30. Retrieved on 2010-02-27.
  4. CHAIRMAN AND VICE CHAIRMAN OF SENATE COMMITTEES. Online Nigeria. Retrieved on 2010-02-27.
  5. Kingsley Nwezeh (2001-05-15). No Fraud in the Senate - Omu. ThisDay. Archived from the original on 2005-09-10. Retrieved on 2010-02-27.
  6. Shoma Omagbemi (18 June 2002). Senator Omu Moves to Amend Constitution. Vanguard. Retrieved on 2010-02-27.
  7. Bature Umar (2002-09-01). What Hope As The Senate Battles Obasanjo?. ThisDay. Archived from the original on 2005-04-19. Retrieved on 2010-02-27.
  8. Bature Umar (August 30, 2002). AAGM: I Resigned As Chief Whip to Preserve Democracy, Says Omu. Asia Africa Intelligence Wire. Retrieved on 2010-02-27.
  9. Stella Omu Loses PDP Senatorial Ticket. Vanguard (December 23, 2002). Retrieved on 2010-02-27.
  10. Kalu Idika Kalu (5 September 2008). Niger Delta Technical Committee Members - Who Are They?. ThisDay. Retrieved on 2010-02-27.