Stanley Bobbi 'Bobo' Nwabali (amụrụ na 10 Juun 1996) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba dịka Onye na-edebe goolu maka otu egwuregwu ana akpo 'Premier Soccer League' Chippa United na obodo Naijiria. [1]

  1. Strack-Zimmermann. Mexico vs. Nigeria (4:0) (en). www.national-football-teams.com. Retrieved on 2021-07-12.