Sowemimo Abiodun
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 1986 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie

 

Sowemimo Abiodun Alex (amụrụ 25 Disemba 1986) bụ onye ọchụnta ego ịntanetị nke Naijiria hibere PageOmni.[1][2]  Na Machị 2019, onye isi ala Egypt Abdel Fattah El-Sisi nyere ya “Ihe nrite Ntorobịa Kachasị Mma” na Nzukọ Ndị Ntorobịa Ụwa.[3][4]  Ọ bụ onye isi ala Africa Emerging Generation of Innovators.[1]

Edensibia dezie

  1. "Sowemimo… Using ICT to solve security challenges". Retrieved on 2018-07-05. (in en-US)