Soumia Hady
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya30 Jụn 1998 Dezie
Ebe ọmụmụMorocco Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Soumia Hady (Arabic: ; amụrụ na 30 Junnu 1998) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agbachitere COD Meknès na ndị otu ụmụ nwanyị nke Morocco.

Ọrụ klọb

dezie

Hady agbaala bọọlụ maka CODM na Morocco.[1]

Ọrụ mba ụwa

dezie

Hady emeela maka Morocco na ọkwa ndị na erubeghị afọ-20 na ndị okenye.[2][3]

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide

dezie
  1. Entrainements à Maâmoura de L’Equipe Nationale Féminine (fr). Royal Moroccan Football Federation (20 October 2020). Retrieved on 18 June 2021.
  2. Duret (15 January 2018). Coupe du Monde U20 2018 (Afrique) - Le NIGERIA prend une option, le GHANA obtient le nul au CAMEROUN (fr). Retrieved on 18 June 2021.
  3. Duret. "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI", Footofeminin.fr, 3 December 2020. Retrieved on 18 June 2021. (in fr)