Sophie Kyagulanyi

onye na-akwado ikike mmadụ na Uganda

Sophie Kyagulanyi bụ onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ na onye ọka iwu na-arụ ọrụ maka Oxfam na Uganda.

Mmụta

dezie

Kyagulanyi nwetara nzere Bachelor nke Iwu, na Mahadum Makerere ebe ọ gụrụ akwụkwọ site na 1998 ruo 2001.[1]

Ọrụ

dezie

Kyagulanyi rụrụ ọrụ [mgbe?] dị ka Onye Nchịkọba Ọchịchị Democratic maka Action Aid Uganda yana kwa Women in Leadership Program Manager na Forum for Women in Democracy.[1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nhazi nyocha na nkwado iwu na Foundation for Human Rights Initiative site na 2001 ruo 2005. [2][3][4]

Kyagulanyi nwere ọtụtụ isiokwu na ntinye aha.   [isi iyi nke atọ dị mkpa] [5] Na June 2020, o dere blọọgụ akpọrọ COVID19 - Ihe ncheta ihe mere ịnweta mmiri bụ ikike mmadụ. [6][7]

Ihe odide

dezie
  1. Sophie Kyagulanyi | Oxfam in Horn, East and Central Africa (en). heca.oxfam.org. Retrieved on 2022-02-17.
  2. AFRICAN DEFENDERS | Final Communiqué on the 6th hybrid EHAHRD-Net focal point meeting (en-GB). Retrieved on 2021-05-01.
  3. Staff – DefendDefenders (en-US). Retrieved on 2021-04-29.
  4. Annual Report 2019 – DefendDefenders (en-US) (26 October 2020). Retrieved on 2021-04-29.
  5. Agencies (2018-07-01). Uganda introduces social media tax despite criticism (en-US). TODAY. Retrieved on 2021-05-01.
  6. HRDA Uganda. www.ugandacivicspace.org. Retrieved on 2021-05-01.
  7. COVID 19 – A reminder why access to water is a human right | Oxfam in Horn, East and Central Africa (en). heca.oxfam.org. Retrieved on 2021-04-29.