Soopafly
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha pseudonym | Soopafly |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Disemba 1972 |
Ebe ọmụmụ | Long Beach |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwu, rapper, onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe |
ebe agụmakwụkwọ | Los Alamitos High School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1993 |
ngwa egwu | olu egwụ |
diskografi | Soopafly discography |
ụdị | egwu hip hop |
akara ndekọ | Death Row Records, D.P.G. Recordz |
webụsaịtị | http://www.soopafly.net |
Priest Joseph Brooks, (nke a maara dịka Soopafly amụrụ na Disemba 8, 1972) bụ onye na-emepụta hip hop na ónyé na-eti egwu rap si Long Beach, California. Ọ bụ ónyé otu DPGC.
Oge ọ malitere
dezieỌ bụ nwá mbụ n'ime ụmụ atọ, Brooks tolitere na Long Beach. Nna ya nyèrè ya keyboard mgbe ndị na-akpọ piano ọ hụrụ na chọọchị kpaliri ya.[1]
Ọrụ mmalite
dezieN'oge ọ dị afọ iri na ụma, Brooks zutere ndị na-eti egwu Snoop Dogg na Dr. Dre. N'igosi onwé ya na nkà keyboard ya, e kenyere Soopafly ọrụ mbụ ya maka Death Row Records na soundtrack Murder Was The Case .[1] Ọ kụrụ mkpịsị aka màkà Dr. Dre na Ice Cube na egwu "Natural Born Killaz" na maka Jodeci na egwu "Come Up To My Room", yana mmepụta mbụ ya na "Who Got Some Gangsta Shit" nke gosipụtara Snoop Dogg na Tha Dogg Pound. N'afọ 1995, o mepụtara "Sooo Much Style" màkà Tha Dogg Pound na abọm mbụ ha "Dogg Food". Ọ na-akpọkwa mkpịsị aka na abụ asatọ ndị ọzọ. Mgbe ahụ na 1996, e gosipụtara ya na soundtrack nke ihe nkírí A Thin Line Between Love and Hate na egwu "I Don't Hang". A remix ga-esochi.
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Deep In His Own Hustle. MCA Records (August 13, 2002). Archived from the original on November 10, 2006. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "Deep In His Own Hustle" defined multiple times with different content