Solomon Arase
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Solomon |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Jụn 1956 |
Ebe ọmụmụ | Sapele |
Asụsụ obodo | Edo |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Edo, pidgin Naịjirịa |
ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University |
Solomon Ehigiator Arase (amụrụ na June 21, 1956) bụ onye uwe ojii lara ezumike nká na Naịjirịa nke jere ozi dị ka onye isi nyocha ndị uwe ojii na Naijiria nke iri na asatọ (IGP) A họpụtara ya dịka onye isi nyocha ndị uwe ojii (IGP) n'afo 2015 site n’aka onye isi ala bụ Goodluck Jonathan mgbe achụrụ Suleiman Abba n’ọrụ. Tupu a họpụta ya dịka IGP, Arase bụ onye isi ndị isi ngalaba na-achịkọta ọgụgụ isi nke ndị uwe ojii Naijiria, akpọrọ Ụlọ ọrụ ọgụgụ isi na nyocha ndị omempụ.
Solomon Ehigiator Arase | |
---|---|
18th Inspector General of Police | |
18th Inspector General of Police [[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | Suleiman Abba |
Succeeded by | Ibrahim Kpotun Idris |
Personal details | |
Born | Owan West, Edo State, Nigeria | 21 Juunu 1956
Nationality | Nigerian |
Alma mater | Templeeti:Blist |
Occupation | Police Officer |
Awards | National Police Medal (2013) |
Ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Arase n'ụbọchị iri abụọ n'otu n'ọnwa juun, afo 1956 na-ọchịchị mpaghara Owan West dị na Edo steeti na ndịda Naijiria. Ọ gara Mahadum Ahmadu Bello maka ọmụmụ akwụkwọ ya. ọ gụsịrị akwụkwọ were nzere ndọrọ ndọrọ ọchịchị pụta n'afọ 1980. mgbe otu afọ gara, E were ya na-ọrụ ndị uwe ojii Naijiria n'ụbọchị nke mbụ n'ọnwa Disemba, afọ 1981. O nwetere nzere okokporo ọzọ na Iwu na Mahadum Benin ma nzere nna ukwu na Mahadum Lagos.
Mgbe Arase na-arụ ọrụ uwe ojii, ọ jere ozi n'ọkwa dị iche iche gụnyere ịbụ onye isi ndị uwe ojii na Akwa Ibom Steeti yana ije ozi ngalaba ọgụgụ isi dị ka onye enyemaka onye isi nyocha ndi ụwe ojii. Ọ bụ onye otu ndị na-ahụ maka nchekwa na Naịjirịa ma rụọ ọrụ na Namibia n'oge ọrụ nchekwa udo nke United Nations.
Arase lara ezumike nká n'ọrụ uwe ojii n'ụbọchị iri abụọ n'otu n'ọnwa Juun, afọ 2016. N'ụbọchị iri abụọ n'otu n'ọnwa Juun, afọ 2016 onye isi ala bụ Muhammadu Buhari họpụtara Ibrahim Kpotum Idris ka ọ bụrụ onye nnọchi anya onye isi nyocha nke ndị uwe ojii nke Naijiria. Mgbe lara ezumike nká ya na ọrụ ndị uwe ojii, a họpụtara Arase dịka onye isi oche nke ndị otu ọrụ maka mmejuputa iwu steeti nke mgbochi mkpakọrịta mmepe obodo Development Edo Steeti.
Ntughari
dezie