Snow flurry bụ obere snow na-ada nké na-akpata obere ma ọ bụ enweghị snow. US National Weather Service na-akọwa snow flurries dị ka snow na-adịghị agafe agafe Nké na-emepụta mmiri ozuzo a na-apụghị ịtụle (ọnụ ọgụgụ).[1] N'ụzọ dị íchè, a na-akpọ mgbawa nke snow na-ada nké na-akpata mkpokọta snow a na-atụle.[2] Environment Canada na-eji nkọwa dị iche màkà flurries, ihe dịka 'snow shower'.[3]

Snow si n'Ụlọ Nzukọ Obodo Buffalo

Hụkwa dezie

  • Mmiri na-ekpo ọkụ

Edensibia dezie

  1. Letter F. Glossary. National Weather Service. Retrieved on January 1, 2020.
  2. Letter S. Glossary. National Weather Service. Retrieved on January 1, 2020.
  3. Letter F. Weather Glossary. Environment Canada (10 March 2010). Retrieved on November 17, 2021.

Njikọ mpụga dezie