Sir Jinx
Onye Amerika n'rap egwu
Sir Jinx
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha pseudonym | Sir Jinx |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1970 |
Ebe ọmụmụ | Los Angeles |
ọrụ ọ na-arụ | rapper, onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe, disc jockey |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1986 |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | egwu hip hop |
akara ndekọ | Priority Records |
Anthony Wheaton, ónyé a maara nke ọma site na aha egwu ya Sir Jinx, bụ onye America na-emepụta ihe ndekọ hip hop na onye na-eti egwu si Los Angeles, California. Ọ bụ nwa nwanne nne nke ónyé na-emepụta ọtụtụ platinum Dr. Dre. Ọ malitere ọrụ ya dị ka ónyé otu C.I.A. n'etiti afọ 80 na Ice Cube na Kid Disaster.[1] O mepụtara egwu màkà ndị dị ka Dazzie Dee, Westside Connection, Too Short, Yo-Yo, Tone Loc, Kool G Rap, CeCe Peniston, Xzibit na Kurupt n'etiti ndị ọzọ, yana remixed egwu màkà Rage Against the Machine, Public Enemy na Toni Braxton.
Edensibia
dezie- ↑ Steven Otfinoski (14 May 2014). African Americans in the Performing Arts. ISBN 9781438107769. Retrieved on 2019-10-09.