Sipho Moyo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
aha enyere | Sipho |
aha ezinụlọ ya | Moyo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Ọktoba 1981 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Zimbabwean English, French language |
ọrụ ọ na-arụ | economist, chief executive officer |
ebe agụmakwụkwọ | Howard University |
Sipho Moyo onye bụ Zimbabwe gùrù maka akụnụba. Ọ bụ "Onye isi oche nke Cabinet na onye isi ndị ọrụ na Office nke Onye isi ala", na African Development Bank (AfDB). Ọ bụ Akinwumi Adesina, onye isi oche AfDB họpụtara ya, O weghara ọrụ na 1 Nọvemba 2019.[1][2]
Sipho Moyo | |
---|---|
Director of Cabinet and Chief of Staff in the Office of the President of the African Development Bank | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 1 November 2015 | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Personal details | |
Nationality | Zimbabwean |
Alma mater | Howard University (MA in Development Economics) (PhD in Financial Economics) |
Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ
dezieDr. Moyo bụ onye Zimbabwe. O ji nzere mmụta Masters na Development Economics (1989) nakwa Doctorate na Financial Economics (1994), ha abụọ sitere na Mahadum Howard dị na Washington, DC.[1]
Ọrụ
dezieTupu ọkwá ya ugbu a, site na 2010 ruo 2015, ọ bụ onye isi nchịkwa Africa maka Mgbasa Ozi 'The ONE Campaign' (ONE). [3][4]Tupu ọ sonye n'otu ONE, ọ jere ozi afọ irí na asatọ na African Development Bank (AfDB), United Nations (UN) na World Bank. Ọ bụ onye otu Global Agenda Council (Africa) nke World Economic Forum, onye bụbu onye isi ala Tanzania, Jakaya Kikwete họpụtara n'oge na-adịbeghị anya ka ọ nọrọ ọdụ na nyocha nke onwe nke Panel of the Big Results Now (BRN) Initiative.[1][5]
Okwu Dr. Moyo kwuru na One World Media Award emume nke AfDB Women's Rights in Africa Award 2016 bu nke na-enye ndị inyom ọzọ ike na agbamume n'ofe Africa.[6]
Esemokwu
dezieNa March 2018, akụkọ dị iche iche sitere n'ọnụ ndị ọrụ na ndị bụbu ndị ọrụ kwụrụ maka mmegbu a na emegbu ndị ọrụ n'oge Dr Moyo nọ dika onye isi nchịkwa Africa nke ONE Charity, ebubo a bu nke Dr Moyo gọrọ. Onye isi oche nke otu ọrụ ebere a, Gayle Smith, kwụrụ na nyocha kpughere mmegbu na omume mkparị nye ndị ọrụ n'etiti 2011 na 2015 na ụlọ ọrụ South Africa.[7][8] Ndị ọrụ ebere ahụ abụbeghị ndị na-atụ ụtụ isi aha na South Africa, n'ihi nke a ndị ọrụ ha si mba ọzọ ga-eji visa njem nlegharị anya we na-arụ ọrụ.[9]
Ebensidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 AfDB (23 September 2015). President Akinwumi Adesina appoints Dr. Sipho Moyo as Director of the Cabinet and Chief of Staff in the Office of the President, African Development Bank. African Development Bank (AfDB). Retrieved on 9 March 2016.
- ↑ ANA Reporter (23 September 2015). Zim's Sipho Moyo lands top AfDB job. Iol.co.za. Retrieved on 9 March 2016.
- ↑ TDN (25 November 2014). Tanzania: 'Diamond' Joins Stars in Fight Against Ebola. Retrieved on 9 March 2016.
- ↑ Sipho Moyo, James Eberhard (6 August 2014). Africa: What Do Africans Want? They'll Text You. AllAfrica.com. Retrieved on 9 March 2016.
- ↑ GAO (2015). The Global Ambassadors Program: Dr. Sipho S. Moyo, Africa Executive Director, The ONE Campaign. Global-ambassadors.org (GAO). Retrieved on 9 March 2016.
- ↑ African Development Bank - Building today, a better Africa tomorrow.
- ↑ Bono apologises after One charity hit by bullying allegations (11 March 2018).
- ↑ Richards, Alexandra (11 March 2018). Bono apology over 'serious' bullying claims at charity.
- ↑ Allison, Simon (12 March 2018). Bono charity faces lawsuit over 'toxic' culture of bullying at South Africa Office.
Njikọ Mpuga
dezieWikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Sipho Moyo. |
Wikikwuótu nwe ru kwuótu dị ikwu nye Sipho Moyo. |