Simon Ekpa

Prime Minister of Biafra...., Finnish lawyer and Politician.
Simon Ekpa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria, Finland Dezie
Aha enyereSimon Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Maachị 1985 Dezie
Ebe ọmụmụOhaukwu Dezie
Ọrụ ọ na-arụpolitical activist Dezie
Ebe obibiLahti Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Coalition Party Dezie

Simon Ekpa (amụrụ na Maachị 21, 1985) bụ onye ọkaiwu Naijiria-Finnish, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye bụbu onye na-eme egwuregwu. Amara ya nke ọma maka ịgbasa akụkọ adịgboroja na ebubo na ọ na-akpalite ọgbaghara na ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria.[1][2] Nke sitere na Ohaukwu, Ȯra Ebonyi, Ekpa biri na Lahti, Finland kemgbe afo 2007.[3]

References dezie

  1. Sobowale, Rasheed (16 April 2022). Violence in South East: Who's Simon Ekpa?.
  2. Ukwu, Jerrywright (13 December 2022). 12 people killed as Simon Ekpa's sit-at-home order turns bloody in southeast.
  3. Parkkari, Jani (16 February 2023). Lahtelainen kunnallispoliitikko johtaa aseellista kapinaa Nigeriassa – määrännyt miljoonat ihmiset boikotoimaan vaaleja. Yle.

Hụ kwa dezie

Finnish police detain Biafran separatist leader Simon Ekpa]