Sika Koné
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMali Dezie
Aha enyereSika Dezie
aha ezinụlọ yaKoné Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Julaị 2002 Dezie
Ebe ọmụmụBamako Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsusu igbo, French language, Bekee, Spanish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie
so na2021 Women's Afrobasket Dezie

Sika Koné (KOH-nay) (amụrụ na Julaị 13, na afọ 2002) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball onye bụ onye nweere onwe ya ugbu a. Na ụkwụ isii na atọ, Koné bụ onye na-agba ọsọ nke gbara bọọlụ maka Gran Canaria na Spain na 2022.[1] Ọ bụ New York Liberty nke Women's National Basketball Association (WNBA) dere ya na agba nke atọ.

Ọrụ ọkachamara dezie

New York Liberty họọrọ Koné na No. 29 n'ozuzu na agba nke atọ nke 2022 WNBA draft.[2][3]

Ihe odide dezie

  1. Proballers. Sika Kone, Basketball Player (en). Proballers. Retrieved on 2022-04-12.
  2. 'A great future awaits': Meet the player who could shake up the WNBA draft (en). ESPN.com (2022-04-07). Retrieved on 2022-04-12.
  3. New York Liberty Select Nyara Sabally, Lorela Cubaj and Sika Kone in 2022 WNBA Draft (en). OurSports Central (2022-04-11). Retrieved on 2022-04-12.

Njikọ mpụga dezie