Sihem Badi
Sihem Badi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Tunisia |
aha enyere | Sihem |
aha ezinụlọ ya | Badi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1967 |
Ebe ọmụmụ | Degache |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Minister of Women Affairs |
ebe agụmakwụkwọ | Paris Diderot University |
Ebe obibi | Tunisia |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Congress for the Republic |
Sihem Badi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tunisia. Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị n'okpuru Praịm Minista Hamadi Jebali .[1][2][3]
A mụrụ Sihem Badi na June 12, 1967 na Tozeur .[2] Ọ natara PhD na Medical Studies na Mahadum Paris .[2]
As of 2011[update], she was a member of the Congress for the Republic political party.[2] In 1992, she was sentenced to two years in prison after she condemned former President Zine El Abidine Ben Ali, and she went to France in exile.
N'abalị iri abụọ na ise n'ọnwa Machị afọ puku abụọ na iri na atọ , ndị na-eme ngagharị iwe gbakọtara iji chọọ ka Badi gbaa arụkwaghịm mgbe ọ boro onye na-elekọta ụlọ akwụkwọ ụta maka ndina n'ike nke nwa agbọghọ dị afọ atọ n'ezinụlọ nwa agbọghọ ahụ.[4]
Ebenside
dezie- ↑ CIA World Leaders
- ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 Wiem Melki, Sihem Badi, Tunisia Live, 22 December 2011
- ↑ Sihem Sioud, Sihem Badi : "Les craintes sur les droits des femmes ne sont pas fondées", Le Point, 1 March 2012
- ↑ Tunisians protest against child rape, 25 March 2013