Sibulele Holweni
Sibulele Holweni
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Eprel 2001 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | South Africa women's national association football team, South Africa women's national under-17 football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup |
Sibulele Cecilia Holweni (a mụrụ n'abali iri abụo na asatọ n'ọnwa Eprel n'afọ 2001) bụ onye egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agbara Sophakama / HPC dị ka onye ọnọ n'etiti na ndị otu ụmụ nwanyị South Africa bọọlụ.
Ọrụ mba ụwa
dezieHolweni gbara egwuregwu bọọlụ mbụ ya n'abalị iri na abụọ nke ọnwa Mee afọ 2019 na mmeri enyi na enyi ọkpụ atọ asara ha ma ha asataghị ọtú na United States. N'abalị iteghete nke ọnwa Nọvemba afọ 2020, Holweni nyere goolu ise na mmeri asaa na asataghị otu nke otu ahụ meriri Comoros na ngalaba A nke 2020 COSAFA Women's Championship .[1] South Afrịka mechara soro n'elu ngalaba otu ha wee gaa n'ọkwa mgbapụ
Edensibia
dezie- ↑ "Holweni produces five-star performance as Banyana crush Comoros in 7-0 rout", Sunday Times, 9 November 2020. Retrieved on 9 November 2020.