Sibongile Mlambo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Zimbabwe |
aha enyere | Sibongile |
aha ezinụlọ ya | Mlambo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Jụn 1990 |
Ebe ọmụmụ | Zimbabwe |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Spanish, French language |
ọrụ ọ na-arụ | omee, model |
ebe agụmakwụkwọ | Southern Methodist University |
Ebe obibi | Texas, Spain |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1997 |
Sibongile Mlambo bụ onye omere na Zimbabwe nke bi na United States. A maara ya maka ịsonye na ihe nkiri nke Netflix hibere nke a kpọrọ 'Lost in Space', usoro ihe onyonyo akụkọ ihe mere eme nke Starz Black Sails nakwa ihe nkiri a kpọrọ 'Honey 3' ya na 'The Last Face'[1] A makwaara ya nke ọma maka ọrụ ya dị ka Tamora Monroe na usoro telivishọn MTV nke a kpọrọ 'Teen Wolf', dị ka Donna na usoro telivishọn Freeform Siren, na ikwupụta Melusi na egwuregwu Ubisoft, Tom Clancy's Rainbow Six Siege.
Sibongile Mlambo | |
---|---|
Born | Sibongile Mlambo 25 Juunu 1990 |
Nationality | Zimbabwean |
Alma mater | Southern Methodist University |
Occupation |
|
Years active | 1997–present |
Mmalite Ndụ
dezieA mụrụ Mlambo na Zimbabwe, nna ya bụ dọkịta. Mlambo nwere nwanne nwanyị nke tọrọ ya, ọ bụkwa onye na-eme ihe nkiri.[2] Mlambo hapụrụ Zimbabwe na 2005 ịga agụ akwụkwọ na United States ma biri na Texas, New York, o mechara biri na Spain obere oge. Na 2011, Mlambo gara biri na South Africa, wee na-arụ ọrụ na Johannesburg na Cape Town.[3] Mlambo mechara laghachi ala United States, biri na Los Angeles.[4]
Mlambo gụrụ French na Spanish na Mahadum Southern Methodist ma nweekwa ezigbo ntọala n'ịgba egwu.
Ọrụ
dezieNlereanya
dezieMlambo abụrụla ihu mkpọsa Nivea n'ofe Africa na onye nnọchiteanya Ice Genetics na Cape Town. Na 2007, Mlambo bụrụ ada nke abụọ na Miss Zim-USA 2007.[5]
Ime ihe nkiri
dezieỌ mere ihe nkiri dị ka Eme na ihe ngosi netwọkụ Starz Black Sails wee mee ya dị ka otu n'ime ndị na-edu ndú. O mekwara ihe nkiri dika Ishani na 'Honey 3' nakwa dika Cassie Ventura na Kenny Wormald nke Footloose.[6]
Ọ sokwa na ndị mere ihe nkiri The Last Face dị ka Assatu, ma bụrụ nwanne Chadwick Boseman, Bianca, na ihe nkiri ama ama a kpọrọ 'Message From the King'.[7]
Na 2018, Mlambo rụrụ ọrụ n'usoro ihe onyonyo Siren dị ka Donna.
N'afọ 2021, onye ọbịa Mlambo mere ihe nkiri na mmemme "ihe mgbu" nke Black Lightning dị ka Maya Odell.
Ihe nkiri nile Ọ megoro
dezieFiim
dezieYear | Title | Role | Notes |
---|---|---|---|
1997 | Kini and Adams | Bongi | |
2012 | Half Good Killer | Aida | Short film |
2013 | Felix | Dancer | as Sibo Mlambo |
2015 | Back to School Mom | Beth | |
Ladygrey | Estelle | ||
While You Weren't Looking | Female student | ||
2016 | Message From The King | Bianca | |
Detour | MGM Receptionist | ||
Honey 3: Dare to Dance | Ishani | Direct-to-video | |
The Last Face | Assatu | ||
2017 | New Haven | Astou Niang Diallo | Short film |
Mbomvu | Woman in White | Short film | |
2018 | Under the Silver Lake | Blonde Roommate | |
2019 | Shadow Wolves | Zora | |
Afrika is a Country | Blue Woman | Short film | |
TBA | Take Back the Night | The Reporter | Post-production |
Television
dezieYear | Title | Role | Notes |
---|---|---|---|
2009 | America's Got Talent | Herself | Contestant |
2012 | Beaver Falls | Cheerleader | Episode: #2.4 |
Strike Back | Hostess | Episode: "Vengeance, Part 3" | |
2013 | Mad Dogs | Detective | Episode: #3.1 |
2014–2017 | Black Sails | Eme | Recurring role; 10 episodes |
2014 | Homeland | Jackie Marr | Episode: "Shalwar Kameez" |
2015 | Jamillah and Aladdin | Washerwoman | as Sibo Mlambo |
2017 | Teen Wolf | Tamora Monroe | Recurring role; 9 episodes |
2018–2019 | Siren | Donna | Main role; 10 episodes |
2018–2019 | Lost in Space | Angela Goddard | Recurring role (season 1) Main role (season 2) |
2018 | MacGyver | Nasha | Recurring role; 3 episodes |
2019 | Dark/Web | Amy | Main role; 8 episodes |
2020 | God Friended Me | Lulu | Episode: "The Princess and the Hacker" |
2020 | Lovecraft Country | Tamara | 2 episodes |
2021 | Black Lightning | Maya Odell | Episode: "Painkiller" |
2021 | Roswell, New Mexico | Anatsa | Recurring role; 3 episodes |
TBA | Florida Man | Clara | Recurring role |
Ihe nrite na nhọpụta
dezieYear | Award Ceremony | Prize | Result | Refs. |
---|---|---|---|---|
2016 | Zimbabwe International Women's Awards | Actress of the Year | Ahọpụtara | [5] |
Ebensidee
dezie- ↑ Zim Actress Sibongile Mlambo to be Lead Actress in Honey 3. Z Gossip. Archived from the original on 28 August 2018. Retrieved on 16 March 2022.
- ↑ Scott, Sydney (27 March 2018). 5 Things To Know: Sibongile Mlambo Is Set To Make A Splash In Freeform's 'Siren'. Essence.
- ↑ 10 Questions For: Sibongile Mlambo. Cape Town Magazine.
- ↑ Sibongile Mlambo – Actress, United States. Zimbassador. Archived from the original on 31 January 2020. Retrieved on 16 March 2022.
- ↑ 5.0 5.1 Holly Wood actress relishes Zim honour. Daily News (18 September 2016). Archived from the original on 29 May 2019. Retrieved on 16 March 2022.
- ↑ Sibongile Mlambo: Zimbabwean-Born Actress Starrs in 'Honey 3'. Face2Face.
- ↑ Another Hollywood role for Zim actress. Nehanda Radio (15 May 2015).
Wikikwuótu nwe ru kwuótu dị ikwu nye Sibongile Mlambo. |
Njikọ Mpuga
dezie