Shiare bụ obodo nta dị n'ugwu Breast Mountains na mpaghara Oti nke Ghana . Ógbè Oti dị n'akụkụ ugwu nke Ógbè Volta. Shiare bụ akụkụ nke Nkwanta South Municipal District. A na-ekwu na obodo ahụ dị narị afọ itoolu. Ọ dị n'ebe ugwu nke mpaghara Oti na Ghana. A maara obodo ahụ dị ka 'The Hanging Village'. [citation needed]

Akụkọ ihe mere eme dezie

Akụkọ ihe mere eme na-ekwu na ndị Shiare si Ejisu na mpaghara Ashanti kwapụ. Obodo Shiare dị na gburugburu Ugwu Breast na Ghana. Ha na-ekpe okpukpe ọdịnala ha. E kwenyere na obodo ahụ dị afọ 900.[1]

Ihe osise dezie

Shiare dị ihe dị ka nkeji iri atọ site na Nkwanta, Ghana.

Ọnọdụ akụ na ụba dezie

Ndị obodo Shiare bụ ndị ọrụ ugbo. Ha na-akụ cassava, yam, na akwụkwọ nri ụfọdụ.

Omenala dezie

Ndị Shiare bụ ndị Guans. Asụsụ ha bụ akyode. Obodo a karịrị narị afọ itoolu. Ebe kacha mkpa bụ nkume na ụrọ a rụrụ n'ụlọ ha n'elu mbara ala gburugburu ugwu Kwahu. Ndị obodo ahụ bụ ndị Kyode. Asụsụ ha bụ ndị Guang ma ọ bụ Guans. Onye isi Shiare ka a na-akpọ Shiare Wura ma ọ bụ Osulewura. Ọ pụtara eze Kyode. Isi oche nke Kyode dị na Shiare. Okpukpe ha bụ ndị omenala. Holy Family Catholic Church bụ naanị ụka dị n'ime obodo. Nke malitere afọ iri asaa na ise gara aga.

  1. Shiare waterfalls; the hidden treasure of Nkwanta.