Shelia P. Moses
Shelia P. Moses
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
Aha enyere | Shelia ![]() |
aha ezinụlọ ya | Moses ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Julaị 1961 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Rich Square ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Odee akwụkwọ, biographer, children's writer ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Shaw University ![]() |
Shelia P. Moses bụ onye edemede America nke isiokwu ya gụnyere onye na-eme ihe ọchị Dick Gregory na The Legend of Buddy Bush . N'afọ 2004, a họpụtara ya maka National Book Award ma kpọọ ya Coretta Scott King Honoree maka "The Legend of Buddy Bush" N'afọ 2009, a họpụtara akwụkwọ akụkọ ya "Joseph" maka NAACP Image Award.
Ndụ
dezieA mụrụ Moses na obere obodo, ime obodo, n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ North Carolina nke Rich Square.Ọ tolitere na nke itoolu n'ezinụlọ nwere ụmụ iri; ọ nwetara nzere bachelọ ya na Psychology na Mahadum Shaw . [1]
Akwụkwọ
dezie- Callus on My Soul: a memoir, by Dick Gregory with Shelia P. Moses, 2000, Àtụ:ISBN
- Sallie Gal and the Wall-a-kee man, 2007, Àtụ:ISBN
- The Legend of Buddy Bush, 2004, Àtụ:ISBN; (12 November 2013) The Legend of Buddy Bush. Simon and Schuster. ISBN 978-1-4391-3182-4. Simon and Schuster. 12 November 2013. ISBN <bdi>978-1-4391-3182-4</bdi>. (Coretta Scott King Award honor book)
- (23 March 2010) Joseph. Simon and Schuster. ISBN 978-1-4169-9442-8.
- I, Dred Scott, 2005, Àtụ:ISBN
- The Baptism, 2007, Àtụ:ISBN
- (11 May 2010) The Return of Buddy Bush. Simon and Schuster. ISBN 978-1-4391-1637-1.
- (4 January 2011) Joseph's Grace. Simon and Schuster. ISBN 978-1-4424-0618-6.
- (9 January 2014) The Sittin' Up. Penguin Young Readers Group. ISBN 978-0-698-14958-8.
Edensibia
dezie- ↑ Georgia Authors | Georgia Center for the Book | Supporting Libraries, Literary Programs and Georgia's Rich Literary Heritage. Archived from the original on 2022-05-21. Retrieved on 2024-05-30.