Shagari, Naịjirịa
Shagari bụ okpuru ọchịchị ime obodo na Sokoto Steeti, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ dị na obodo Shagari n'okporo ụzọ A1 . isi okpuru ọchịchị ime obodo a nwere oke na steeti Zamfara na ndịda.
Ọ nwèrè mpaghara dị otu puku, narị atọ na iri atọ na abụọ km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị otu puku narị iri ise nà isii, narị anọ na iri na atọ na ngụkọ nke afọ 2006[1]
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asatọ na iri ise nà otu. [2]
Ihu igwe
dezieNa sitere n'okpomọkụ dị irí isii na anọ ºF ruo òtù narị na atọ ºF, ihu igwe nwere oge dị iche iche: oge na-ekpo ọkụ, oge mmirika na-ekpo ọkụ nke na-ese igwe ojii na-ekpo ọkụ, na oge na-ekpo ọkụ, nke o oke mmiri. [3]
Ntụaka
dezie- ↑ HASC, population, area and Headquarters Statoids
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ Shagari Climate, Weather By Month, Average Temperature (Nigeria) - Weather Spark (en). weatherspark.com. Retrieved on 2023-09-01.