Seydou Boro
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịBurkina Faso Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Febụwarị 1968 Dezie
Ebe ọmụmụOuagadougou Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụogba egwu, omee Dezie
nwa akwukwo nkeMathilde Monnier Dezie
webụsaịtịhttp://www.seydouboro.com Dezie

Seydou Boro (amuru 20 Febrụwarị 1968 na Ouagadougou ) bụ onye omere, onye na-agba egwu na onye na-agụ egwu na Burkinabé. Ọ gbara ụzọ na 1995 Dani Kouyate - eduzi ihe nkiri Keïta! l'Héritage du griot. [1]

Ihe ngosi dezie

  • Hôrôn' (Label Bleu, 2016)

Edensibia dezie

  1. Keïta! l'Héritage du griot. dani-kouyate.com. Retrieved on July 7, 2014.

Njikọ mpụga dezie