Ọ malitere ụlọ ọrụ ihe ntecha nke a n'akpọ Rare Beauty na 2020, nke Uru ya bụ ijeri abụọ na ego $ na 2024, [1] wee bido "Rare Impact Fund", ụlọ ọrụ na-enweghị uru na-agba mbọ ịnakọta nde narị na ego $ n'oge afọ iri a maka oha immata ihe gbasara ahụike uche.[2]

  1. Rao (January 16, 2024). Beauty's Most Sought-After M&A Targets in 2024. Archived from the original on January 17, 2024. Retrieved on January 28, 2024.
  2. Shaw (March 18, 2024). Selena Gomez Weighs Sale of Cosmetics Brand Valued at $2 Billion. Bloomberg. Archived from the original on March 19, 2024. Retrieved on March 19, 2024.