Scores to Settle
film

Scores to settle bụ ihe nkiri Naijiria nke afọ 1998 banyere nwanyị di ya nwụrụ nke na-eche ọgụ dị iche iche ihu. Ọ bụ Chico Ejiro duziri ya. [1][2] E wepụtara ihe nkiri Nollywood a na 1 Jenụwarị 1998 site na Great movies Ltd.

Ndị mere ihe nkiri a dezie

Nkọwa dezie

Sade, otu nwanyị di ya nwụrụ bụ ndị ọgọ ya na ụmụ abụọ chụpụrụ, ọ ga-agbasi mbọ ike maka ịlanarị n'okporo ámá.[7][8]

Edensibia dezie

  1. Nollywood veterans mourn Chico Ejiro – P.M. News (en-US). Retrieved on 29 July 2022.
  2. Ogala (25 December 2021). Remembering Chico Ejiro, prolific Nigerian filmmaker, who died on Christmas Day (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 29 July 2022.
  3. Richard Mofe-Damijo: Profile of an iconic Nollywood actor – P.M. News (en-US). Retrieved on 29 July 2022.
  4. RMD, King of the Silver Screen at 60 – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Archived from the original on 30 July 2022. Retrieved on 30 July 2022.
  5. Liz Benson, the ever adorable Nollywood veteran: A Profile – P.M. News (en-US). Retrieved on 29 July 2022.
  6. Day Omosexy couldn't kiss on set: Memories as she celebrates 25 years in Nollywood (en-GB). Vanguard News (23 May 2020). Retrieved on 30 July 2022.
  7. izuzu (8 October 2015). How well do you remember the 1998 movie 'Scores to Settle?. Pulse Nigeria. Retrieved on 29 July 2022.
  8. Tayo (25 July 2018). 30 unforgettable Nollywood home videos you should watch. Pulse Nigeria. Retrieved on 29 July 2022.