Satyajit Biswas
Satyajit Biswas (c. 1981 - 9 February 2019) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si steeti West Bengal. Ọ bụ onye otu ugboro abụọ nke West Bengal Legislative Assembly.[1]
Satyajit Biswas | |
---|---|
Member of the West Bengal Legislative Assembly | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Constituency | Krishnaganj (Vidhan Sabha constituency) |
Member of the West Bengal Legislative Assembly | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Personal details | |
Born | Templeeti:C. 1981 |
Died | Templeeti:Death date |
Nationality | Indian |
Political party | All India Trinamool Congress |
Spouse(s) | Rupaali Biswas |
Occupation | Politician |
A gbagburu ya na 9 February 2019 mgbe ọ dị afọ 37 [2] ka ọ na-agbadata na podium nke Saraswati puja.[3] Nwa ya nwanyị di ya nwụrụ Rupaali Biswas ghọrọ onye ndoro-ndoro nke TMC nke ntuli aka izugbe India nke 2019 sitere na Ranaghat (Constituency Lok Sabha). [2]
Mpaghara
dezieỌ nọchitere anya Krishnaganj (Vidhan Sabha constituency) .
Òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieỌ bụ onye All India Trinamool Congress.[3]
Ebem si dee
dezie- ↑ SATYAJIT BISWAS KRISHNAGANJ. ndtv.com. Retrieved on 15 June 2016.
- ↑ RUPALI BISWAS(Criminal & Asset Declaration). Retrieved on May 1, 2019.
- ↑ West Bengal bypolls: Trinamool Congress wins in Krishnaganj. indiatoday.intoday.in. Retrieved on 15 June 2016.