Sarah Kayaki Netalisile
Sarah Kayaki Netalisile
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Sarah |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Septemba 1965 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye nkuzi |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda |
Mpaghara ntuli aka | Namisindwa District |
ebe agụmakwụkwọ | Kibuli Secondary School, Makerere University |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1990 |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Sarah Kayagi Netalisile bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu ndị omeiwu. A họpụtara ya n'ọfịs dị ka nwanyị Member iji nọchite anya mpaghara Namisindwa nke dị n'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Uganda n'oge ntuli aka nke 2021 Uganda.[1]
Ebensidee
dezie- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-22.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda (en-US). Trumpet News (2021-01-18). Retrieved on 2021-03-13.
- ↑ List: Who was Elected MP in Uganda – The Ugandan News (en-US). Archived from the original on 2021-02-28. Retrieved on 2021-03-22.
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda
- Ógbè Namisindwa
- National Resistance Movement
- Nzukọ omeiwu nke Uganda
- Onye omeiwu