Sarah Ann Kennedy

Sarah Ann Kennedy bụ onye na-eme ihe nkiri olu Britain kacha mara amara maka ịnye olu Miss Rabbit na Mummy Rabbit na usoro ihe nkiri ụmụaka Peppa Pig, Nanny Plum na usoro ụmụaka Ben & Holly's Little Kingdom na Dolly Pond in Pond Life.  Ọ bụkwa onye ode akwụkwọ na onye ntụzi ihe nkiri na onye okike Crapston Villas, ihe nkiri opera ncha maka Channel 4.[2] [3] [4]  Ọ dekwara akwụkwọ maka HIT Entertainment na Peppa Pig, ma bụrụ onye nkuzi ugbu a na Mahadum Central Lancashire. [1] [2]

Sarah Ann Kennedy
Occupation
  • Voice actress
  • writer
  • director
Years active1995–present
Notable work
Peppa Pig
Ben & Holly's Little Kingdom
Pond Life
Crapston Villas

Ntụaka

dezie
  1. Academic staff.
  2. Beaney. "Lancashire voice actor behind Miss Rabbit in Peppa Pig tells of delight at new episodes", Lancashire Telegraph, 29 April 2021. Retrieved on 8 October 2022.