Sani Mohammed

Onye ndọrọ ndọrọ ochichi Naijịria(Niger State)
Sani Mohammed
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ebe ọmụmụBida Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie

</ref> A mụrụ Mohammed na Obodo Bida, dị na Niger Steeti . Ọ bụ Senator gara nke Mpaghara ọchịchị ndịda Niger (2015–2019).

Ọ biara onye nke atọ n'ịzọ ọkwa sinetọ na ntuliaka nke afọ 2019. Ndị Kọmitii Na-ahụ Maka Ọrụ nke otu ya, tinyere ndị nnọchiteanya ndị ọzọ, ekpochapụla ya n'abalị anọ nke ọnwa Ọktoba afọ 2018 iji zọọ primarị. Ka oge na-aga, a gbanwere aha ya na nkeji ikpeazụ maka Bima Mohammed Enagi .

Onu na ukpono dezie

  • Dọkịta sayensị (Honoris Causa): Mahadum Gregory, Uturu, Naịjirịa

Ebensidee dezie