Samya Hassani
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKingdom of the Netherlands Dezie
Aha enyereSamya Dezie
aha ezinụlọ yaHassani Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Jenụwarị 2000 Dezie
Ebe ọmụmụAmsterdam Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuVV Alkmaar Vrouwen, KAA Gent, SC Telstar, Morocco women's national football team, Morocco women's national under-20 football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Samya Hassani (Arabic: حسني, amụrụ na 3 Jenụwarị 2000) bụ onye Morocco a mụrụ na Netherlands nke na agba bọọlụ dị ka onye na aga n'ihu maka SC Telstar na ndị otu ụmụ nwanyị nke Morocco.

Ọrụ klọb dezie

Hassani agbaala bọọlụ maka Alkmaar na Netherlands.

Mgbe otu afọ na egwuri egwu maka klọb Gent nke Belgian Super League ụmụ nwanyị, a mara ọkwa na Hassani ga egwuri ọrụ maka otu Telstar a kpọlitere na Dutch Eredivisie maka oge 2022/23.[1]

Ọrụ mba ụwa dezie

Hassani mere nke mbụ ya na Morocco na 14 Junnu 2021 na mmeri enyi na enyi n'ụlọ 3-2 na Mali.

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide dezie

  1. Marokkaans international naar Telstar (nl). Noordhollands Dagblad. Retrieved on 2022-09-04.

Njikọ mpụga dezie

  • Samya Hassani on Instagram