Samuel Okpodu
Samuel Okpodu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Samuel |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Ọktoba 1962 |
ọrụ ọ na-arụ | association football manager, Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Samuel Okpodu (a mụrụ na 7 Ọktoba 1962) bụ onye njikwa bọọlụ Naịjirịa.
Ọrụ
dezieOkpodu bụ onye isi nchịkwa nke otu egwuregwu ụmụ nwanyị Naịjirịa na 2003 FIFA Women's World Cup .
Na Machị 2021, a kpọrọ Okpodu onye isi nchịkwa nke Maryland Bobcats FC na National Independent Soccer Association .[1]
Edemsibịa
dezie- ↑ Maryland Bobcats FC Announce Sam Okpodu as Head Coach for 2021. Maryland Bobcats (24 March 2021). Retrieved on 24 March 2021.
Njikọ mpụga
dezie- Samuel Okpodu – FIFA competition record (archived)
- Samuel Okpodu at Soccerway
- Samuel Okpodu na Soccerdonna.de (na German)