Samuel Eto'o
Onye Cameroon bụbu onye egwuregwu bọọlụ
Samuel Eto'o
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kameroon, Spain |
obodo maka egwuregwu | Kameroon |
aha n'asụsụ obodo | Samuel Eto’o Fils |
aha enyere | Samuel |
aha ezinụlọ ya | Eto'o |
aha pseudonym | La pantera negra<br/>El lleó indomable |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Maachị 1981 |
Ebe ọmụmụ | Douala |
nwanne | David Eto'o, Etienne Eto'o |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
Ọkwá o ji | president |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1997 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2019 |
ụdị egwuregwu | footbọl |
nọmba egwuregwu | |
Ihe nrite | Order "For Merit to the Republic of Dagestan", African Footballer of the Year, Golden Foot, Pichichi Trophy, European Medal of Tolerance |
webụsaịtị | http://www.samueletoo-officiel.com |
Samuel Eto'o Fils (Etu ndi France si akpọ ya: [sam·ɛl eto fis]; amụrụ ya n'ụbọchị nke iri (10) n'ọnwa Machị n'afọ 1981) bụ onye nchịkwa bọọlụ Cameroon na onye bụbu onye egwuregwu bụ onye isi oche nke Cameroon Football Federation site na abalị iri na otu na onwa Disemba, na afọ 2021.[1] N'oge ọ na-eto eto, ndị ọkachamara na-ele Eto'o anya dị ka otu n'ime ndị na-eti egwu kachasị mma n'ụwa, a na-ewerekwa ya dị ka otu n'ime ndị egwuregwu Afrịka kachasị ukwuu n'oge niile, na-emeri African Player of the Year ugboro anọ: na 2003, 2004, 2005, na 2010.[2][3]
Samuel Eto'o | |
---|---|
President of Cameroonian Football Federation | |
President of [[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 11 December 2021[1] | |
Preceded by | Seidou Mbombo Njoya |
Personal details | |
Born | Samuel Eto'o Fils[2] 10 Maachị 1981 Douala, Cameroon[3] |
Nationality | Cameroonian |
Height | Templeeti:Infobox person/height |
Occupation | Footballer Football administrator |
Templeeti:Infobox football biography |
- ↑ Former Cameroon star Eto'o elected president of national federation (en-ZA).
- ↑ "Premier League Clubs submit Squad Lists", Premier League, 4 September 2013, p. 8.
- ↑ Samuel Eto'o Fils. FC Internazionale Milano. Archived from the original on 31 July 2009. Retrieved on 15 May 2022.
- ↑ Samuel Eto'o Fils. fcbarcelona.cat.
- ↑ Home | Official Site | Chelsea Football Club.
Eto'o bụ onye nwere nkà na-eto eto, ọ kwagara Real Madrid mgbe ọ dị afọ iri na isii.
Eto'o kwupụtara ezumike nká ya na bọọlụ mba ụwa n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2014.