Sam Onyemelukwe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie

Samuel Onyemelukwe bụ onye ọchụnta ego mgbasa ozi na ntụrụndụ nke Naijiria. Ọ bụ osote onye isi nchịkwa, mpaghara West Africa maka Trace, ụlọ ọrụ ntụrụndụ lekwasịrị anya na omenala Afro-urban na Africa.[1][2] Ụlọ ọrụ ya, Venator Partners nwere nnukwu ikike nke Trace Africa.

Agụmakwụkwọ na ọrụ dezie

Onyemelukwe nwetara nzere bachelọ nka na Fine Arts na Mahadum nke Southern California na MBA na nzere Masta na teknụzụ ozi na Mahadum Boston. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ malitere ọrụ ya na Walt Disney na Burbank, California. N'afọ 2009, ọ laghachiri Africa wee sonye na Viacom Media dị ka MTV Network, Business Development Manager, Nigeria.[3][4]

Onyemelukwe nwetara nnukwu ikikere Trace TV na West Africa n'afọ 2011 ma bụrụ onye a ma ama maka ịtụgharị Trace TV otu n'ime ụlọ ọrụ ntụrụndụ a ma ama n'Africa.[5] Ọ malitere ọtụtụ ọwa TV na-ewu ewu dịka Trace Naija na Trace Gospel na DSTV na STV Music na Startimes. Ọ bụ ugbu a osote onye isi oche nke Global Business Development for Trace.[3][6]

Ebemside dezie

  1. Ogala (2022-05-05). Absence of proper collecting system stalling growth of Nigerian music sector - Sam Onyemelukwe (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2022-08-02.
  2. Ologunagbe (2022-06-27). Alliance Française, Trace TV Naija marks International Music Day (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2022-08-02.
  3. 3.0 3.1 Onyeakagbu (2018-12-03). Trace TV Managing Director, Sam Onyemelukwe, is our MCM today! (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-08-02.
  4. Samuel Onyemelukwe, Author at BellaNaija (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2022-08-02.
  5. Sam Onyemelukwe's schedule for Social Media Week Lagos. socialmediaweeklagos2018.sched.com. Retrieved on 2022-08-02.
  6. "It's terrible for rising stars to waste millions on collaborations, Onyemelukwe The Nation Newspaper", The Nation Newspaper, 2022-07-06. Retrieved on 2022-08-02. (in en-US)