Salvador Dalí
Salvador Domingo Felipe Jacinto Dalí i Domènech, Marquess of Dalí of Púbol[lower-alpha 1] gcYC (11 Mee 1904 23 Jenụwarị 1989), nke a maara dị ka Salvador Dalí (/ˈdɑːli, dɑːˈliː/ DAH-lee, dah-LEE, Catalan: , Spanish: [salβaˈðoɾðaˈli]), bụ onye na-ese onyinyo na-ma ama ama maka nkà ya.
A na-ewere Dali dị ka otu n'ime ndị na-ese ihe kachasị mkpa nke narị afọ nke 20. Ọ bụ onye omenkà Surrealist kacha ama ama, ọrụ ya enweela mmetụta dị ukwuu n'ụdị okwu nka ọgbara ọhụrụ.[1][2]
- Morley (23 February 2022). Big Bold Botanicals. State Library of NSW.
- Salvador Dalí na Gịnị bụ M?
- Sound: Salvador Dalí. UbuWeb. Interview and bank advertisement.
- Video: Salvador Dalí. INA Archives. A collection of interviews and footage of Dalí in the French television
- Mike Wallace na-agba ajụjụ ọnụ Salvador Dalí E debere ya na 15 Disemba 2015. Harry Ransom Center, Mahadum Texas na Austin
- Panorama: Salvador Dali - Malcolm Muggeridge ajụjụ ọnụ BBC, nke mbụ e zigara 4 Mee 1955
- ↑ Salvador Dalí Art, Bio, Ideas. The Art Story. Retrieved on 2023-09-03.
- ↑ Salvador Dali | Biography, Art, Paintings, Surrealism, & Facts | Britannica (en). www.britannica.com (2023-08-15). Retrieved on 2023-09-03.