Sally Mae Pettway

Onye Amerika na-eme nkà
Sally Mae Pettway
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereSally Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1965 Dezie
ŃnéCandis Pettway Dezie
nwanneQunnie Pettway, Edwina Pettway Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà, quilter Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie

Sally Mae Pettway (amụrụ n'afọ 1965) bụ ónyé America na-ese ihe. A na-ejikọta ya na ndị Gee's Bend quilting collective, n'akụkụ nné ya, Candis Pettway, na ụmụnne ya nwanyị Qunnie Pettway na Edwina Pettway.[1][2]

Edensibia dezie

  1. Sally Mae Pettway | Souls Grown Deep Foundation. www.soulsgrowndeep.org. Retrieved on 2019-04-20.
  2. Arnett (2006). Gee's Bend: The Architecture of the Quilt (in en). Tinwood Books. ISBN 9780971910478.