Salamat Ahuoiza Aliu
Salamat Ahuoiza Aliu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1980 |
Ebe ọmụmụ | Ilorin |
Dị/nwunye | wife |
ọrụ ọ na-arụ | neurosurgeon |
ebe agụmakwụkwọ | University of Ilorin |
Ebe ọrụ | University of Ilorin Teaching Hospital |
Salamat Ahuoiza Aliu bụ dọkịta na-arụ ọrụ ka Sọjọn na Naịjirịa.
Mmalite ndu na mmuta
dezieAmụrụ Salmat Ahuoiza Aliu na Ilorin n'afọ 1980, mana ọ bụ onye Okene, Kogi State[1]. Ọ guru akwụkwọ na ụlọ ọgwụ Mahadum Ilorinnweta dịgịrị mbụ ya. Azụrụ ya azụ dika onye sọjọn na Mahadum Usmanu Danfodiyon'aka Prof. BB Shehu. [2]
Ọrụ ahụike
dezieAliu bụ nwanyị mbụ dọkịta na-arụ dika sọjọn na West Afrika. Ọ bụkwa nwaafọ nwanyị izizi azụrụ azụ ka sọjọn na Nigeria. Ọ na-arụ ọrụ n'ụlọ ọgwụ nke Mahadum Illorin.[3]
Onyinye na nweta
dezieA kacha mara ya maka ọrụ ya pụrụ iche dịka dibia bekee na omume ịgba ụmụ nwanyị ume isonye na ọmụmụ ọgwụ. Aha Aliu sonyere na mmadụ 100 kachasị nke afọ site n'aka otu ndị ọha na-eze nke Arewa na 2016.[4]
Ndụ ya n'ime
dezieAliu lụrụ di ma mụọ ụmụ.
Ebe m si dee
dezie- ↑ Meet Kogi-Born Dr. Salamat; Nigeria's First Female Neurosurgeon.
- ↑ Olaniyi, Maudeen (2015-04-12). How I became first female Nigeria-trained neuro-surgeon. Archived from the original on 2017-11-07. Retrieved on 2020-11-13.
- ↑ Nigeria's First Women! A List Of Nigeria's First Female Trailblazers (2016-03-14). Archived from the original on 2017-11-07. Retrieved on 2020-11-13.
- ↑ Meet Kogi-Born Dr. Salamat; Nigeria's First Female Neurosurgeon.