Sakari Saarinen
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịFinland Dezie
obodo maka egwuregwuFinland Dezie
aha enyereSakari Dezie
aha ezinụlọ yaSaarinen Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya18 Julaị 1978 Dezie
Ebe ọmụmụTampere Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
nọmba egwuregwu13 Dezie

 

Sakari Saarinen (amụrụ na 18 Julaị afọ 1978) bụ onye Obodo Finland bụbu onye na-agba bọọlụ. Saarinen na-egwuri egwu n'etiti etiti, mana mgbe ụfọdụ dịka onye na-agbachitere. Na Premier League nke Finland, Saarinen agbaala egwuregwu narị abụọ na ịrị asatọ na isii ma gbaa goolu ịrị na itọọlụ.[1]

Edensibia

dezie
  1. Veikkausliiga Hall of Fame (Finnish). veikkausliiga.com. Archived from the original on 3 March 2016. Retrieved on 18 June 2013.

Njikọ mpụga

dezie