Saint Obi

Onye Naijiria na-eme ihe nkiri
Saint Obi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụObinna Nwafor Dezie
Aha enyereObinna Dezie
aha ezinụlọ yaNwafor Dezie
art nameSaint Obi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Novemba 1965 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya7 Mee 2023 Dezie
Ebe ọ nwụrụJos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, omee, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Jos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1996 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2023 Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Obinna Nwafor (à mụrụ na Nọvemba 16, 1965) [1] nke a ma ama dị ka Saint Obi, bu onye omee ejije , onye na -emeputa ejije na onye nduzi ejije n'ala Naijiria. [2] [3] [4] Saint Obi bụ onye a mara site n'agwa ya n'ejije ndị a, Candle Light, Sakobi, Goodbye Tomorrow, Heart of Gold, Festival of Fire, Executive Crime and Last Party .

Obinna Nwafor
BornNovember 16, 1965
NationalityNigeria
Alma materUniversity of Jos
Known forActor and producer

Ọ gụrụ akwụkwọ gbasara ejije na Mahadum Jos . Saint Obi batara na n'ịme ejije n'afọ 1996, ka o mechara mkpọsa maka Peugeot na NTA . O meela ejije karịrị iri isii n'ọnụ ogu. [5] N'afọ 2001, Saint Obi wepụtara ejije mbụ ya a kpọrọ Take Me to Maama, ebe ya na Jerry, tinyere Ebi Sam, Rachel Oniga, Nse Abel na Enebeli Elebuwa so wee mee ya .

Hụkwa dezie

  • Ndepụta ndị na-emepụta ejije Naijiria

Edensibia dezie

  1. NF. Saint Obi: Biography, Career, Movies & More (en-US). Retrieved on 2019-05-19.
  2. Saint Obi’s night of double treats. punchng.com. Archived from the original on 26 August 2014. Retrieved on 21 August 2014.
  3. Saint Obi out with new awards. punchng.com. Archived from the original on 26 August 2014. Retrieved on 21 August 2014.
  4. Nollywood Actor Saint Obi Reveals why he stopped acting!. 2shymusic.com. Archived from the original on 9 August 2020. Retrieved on 21 August 2014.
  5. "Over 500 million watch Nollywood, says Saint Obi", Vanguard, 15 August 2009. Retrieved on 23 April 2011.

Njikọ mpụga dezie