Saidat Adegoke
Saidat Adegoke
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Septemba 1985 |
Ebe ọmụmụ | Ilorin |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
Ọkwá o ji | winger |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | FC Como Women, ACF Trento, ACF Milan, AC Milan, Nigeria women's national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
mba osi | Ilorin |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Saidat Adegoke (amụrụ 24 Septemba 1985 na Ilorin, Kwara State) bu onye n’agba bọọlụ nke ala Naijiria.[1]
Ọrụ
dezieAdegoke n'afọ 2007 gbaara ndi Remo Queens bọọlụ na Nigeria, na Italian Serie A ọ gbaara ACF Trento. Mgbe ọ gbachara ACF Trento ebe o nyelu goolu atọ, ya gaa ACF Milan na 2008[2]. Na Milan, o nyelu goolu iri na itoolu[3] mecha banye na FCF Como 2000.[4]
Mba
dezieKemgbe afọ 2010 ka ọ nọ n'otu ndị ụmụnwaanyị n'agbaara Naịjirịa bọl.[5]