Saada Salum
Saada Mkuya Salum (amụrụ n'afọ 1975) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị CCM nke Tanzania na onye a họpụtara dịka onye omeiwu. Ọ bụbu Minista na-ahụ maka ego.[2]
Saada Salum | |
---|---|
14th Minister of Finance | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
In office Àtụ:En dash range | |
President | Jakaya Kikwete |
Preceded by | William Mgimwa |
Succeeded by | Philip Mpango |
Deputy Minister of Finance | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
In office Àtụ:En dash range | |
Minister | William Mgimwa |
Succeeded by | Mwigulu Nchemba |
Member of Parliament | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
In office Àtụ:En dash range | |
Appointed by | Jakaya Kikwete |
Constituency | None (Nominated MP) |
Personal details | |
Born | Àtụ:Birth year and age[1] |
Nationality | Tanzanian |
Political party | CCM |
Alma mater | Open University of Tanzania Heriot-Watt University (MBA) |
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Tanzania |
Aha enyere | Saada |
aha ezinụlọ ya | Salum |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1975 |
Ebe ọmụmụ | Tanzania |
Asụsụ obodo | Swahili |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Swahili |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Tanzania, Minister of Finance |
ebe agụmakwụkwọ | Heriot-Watt University, Lumumba Secondary School |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Party of the Revolution |
kọwara na URL | http://www.parliament.go.tz/mps-list |
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ ya dezie
Ọ gụrụ akwụkwọ na Lumumba Secondary School, wee nweta diplọma ya na Business Studies na Stamford College na Malaysia.[3] Ọ gụsịrị akwụkwọ na The Open University nke ndi mba Tanzania na afọ 2009 na nzere masta na Business ma nweta MBA ya na Mahadum Heriot-Watt . Ka ọ na-erule ọnwa Jenụwarị nke afọ 2014, ọ na-agbaso PhD ya na nchịkwa azụmahịa site na The Open University of Tanzania .[4]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya dezie
Onye isi ala Kikwete họpụtara ya dị ka onye omeiwu na ọnwa Mee nke afọ 2012 ma mesịa họpụta ya dị ka osote minista na-ahụ maka ego. Na ọnwa Jenụwarị nke afọ 2014, Salum nọchiri William Mgimwa dị ka Minista nke iri na anọ nke ego.
Ebesidee dezie
- ↑ PROFILE: Tanzania's Finance Minister Saada Mkuya Salum. Reuters (1 October 2014). Archived from the original on 13 December 2014. Retrieved on 17 October 2022.
- ↑ "Tanzania appoints new finance minister in reshuffle", Reuters, 19 January 2014. Retrieved on 31 January 2014.
- ↑ Member of Parliament CV. Parliament of Tanzania. Archived from the original on 18 January 2013. Retrieved on 24 February 2013.
- ↑ "Tuhuma nzito Baraza la Mawaziri", mpekuzihuru.com, 27 January 2014. Retrieved on 31 January 2014.
Njikọ mpụga dezie
- 7th Annual Conference Speech By Hon. Saada Salum on YouTube