Ruth Ogbeifo
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereRuth Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya18 Eprel 1972 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Delta Dezie
ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie
so na2000 Summer Olympics Dezie

Listen in Igbo 

Ruth Ogbeifo Audio  (onye amụrụ n'abalị iri na asatọ nke ọnwa Eprel n'afọ 1972) bụ onye Naịjirịa ejiri egwuregwu ibuli weti mara .

Na Asọmpi Mba Uwa nke afọ 1999 na katigory kg iri asaa na ise, o ritere ihe nrite ọla nchara na snatch, clean and jerk, na ha dum .[1][2]

O sonyere na-asọmmpị nke Olympic kg iri asaa na ise n’egwuregwu Olimpik n'afọ 2000 wee rite ihe nrite ọla ọcha.[3][4][5]

Edensibia

dezie
  1. World Championships Women: -75 kg. Sports123.com. Archived from the original on 2007-11-22.
  2. "Weight on their shoulders", BBC Sport Online, 2000-08-17. Retrieved on 2009-01-21.
  3. "Colombia picks up historic gold", BBC Sport Online, 2000-09-20. Retrieved on 2009-01-21.
  4. "Urrutia lifts 245kg, gold and Colombia", CNN Sports Illustrated, 2000-09-20. Retrieved on 2009-01-21.
  5. Ruth Ogbeifo. sports-reference.com. Retrieved on 2009-01-21.