Rumuodara bụ obodo dị na mpaghara nke Steeti Rivers, Nigeria. Mpaghara obodo ya mepere emepe na ebe ndị dị nso na Rumuodara gụnyere Umudara, Mgbuesilara, Mpakurche na Alionahi.[1]

A na-akpọkwa Rumuodara otu obere obodo. Ọ bụ otu n'ime obodo ndị dị na Obio Akpor Local Government Area dị na Steeti Rivers.[2]

Rumuodara nwere ebe etiti nke a na-akpọ uzo mkpi Rumuodaro. Njikọ a bụ ebe dị nso na ọtụtụ ebe ndị ọzọ gbara gburugburu ebe ahụ nke Rumuodara. Njikọ a nwere ike iduga n'ebe ndị dị ka Artillery Road, Eliozu, eliowhani, Eneka, Tank, Eleme na ndị ọzọ.[3]

Ebensidee dezie

  1. Where is Rumudara in Nigeria located?. www.gomapper.com. Archived from the original on 2023-05-01. Retrieved on 2023-05-01.
  2. Obio/Akpor LGA. www.finelib.com. Retrieved on 2023-05-02.
  3. Rumuodara · 500102, Port Harcourt, Rivers, Nigeria (en). Rumuodara · 500102, Port Harcourt, Rivers, Nigeria. Retrieved on 2023-05-02.