Rukbanur Rahman
Rukbanur Rahman bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India. Na 2011 na 2016 a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omebe iwu nke Chapra Vidhan Sabha Constituency na West Bengal Legislative Assembly. [1][2] Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị All India Trinamool Congress.
Rukbanur Rahman | |
---|---|
MLA of Chapra Vidhan Sabha Constituency | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Personal details | |
Political party | All India Trinamool Congress |
Ọ bụ nwanne Rizwanur Rahman, onye na-ese ihe osise nke nwụrụ n'okpuru ọnọdụ enyo.[3]
Ihe odide
dezie- ↑ List of Winners in West Bengal 2011
- ↑ List of Winners in West Bengal 2016
- ↑ Rizwanur's brother rejected by voters (en). Hindustan Times (2010-06-02). Retrieved on 2023-04-27.